Icona Too N'amamihe

2.0 by Global Bible Apps (FCBH)


Aug 21, 2023

Informazioni su Too N'amamihe

Leggi e ascolta la Parola di Dio in Igbo sui tuoi dispositivi Android!

Apụ a bụ “TOO N'AMAMIHE” ka a haziri ime ka o nyere gị aka ịchọpụta ezi amamihe site n'ebe amamihe si abịa.

Dịka ị na-ege akwụkwọ Ilu a otu chapta kwa ụbọchị, anyị ga-achọ ịma ka o si e metuta ndụ gị n'ụzọ mgbanwe dị nma. Visitare qualsiasi sito nkea su ịpị aka ebea: [https://tiny.one/GIW-TES-IGB](https://tiny.one/GIW-TES-IGB)

Ọ brụ na ị chọrọ ka i too n'amamihe site na-ịkparịta ụka n'ime Okwu Chineke nke dị n'ime Apụ a, biko pịa aka na lịnkị a: [https://tiny.one/GIW-WA-IGB ](https://tiny.one/GIW-WA-IGB)

Ihe ndị dịgasị n'ime Apụ a:

✔ Baịbụlụ ụda-ntị (Ilu) n'olu Igbo nke a na-enye n'EFU, ire ahia adịghị!

✔ Gụọ ederede ma gekwaa ya dịka amaokwu ọbụla na-achake mgbe ụda-ntị na-akpọ.

✔ Dokọba ma chakekwaa amaokwu kasị gị nma, tinye ederede nta ma chọkwaa okwu ndị ụfọdụ

✔ Amaokwu nke Ụbochị na ihe Ncheta kwa Ụbọchị - Ị pụrụ ịgbanye mọbụkwanụ gbanyuo oge ncheta a site na ị ga n'ebe nhazi Apụ a. Ị pụkwara ige amaokwu nke ụbọchị, maọbụ mebe amaokwu nke akwụkwọ ahụaja site na-ịpị aka na nzipịaozi.

✔ Ihe na-ekeputa Amaokwu dị n'akwụkwọ-ahụaja - Ị pụrụ iji amaokwu na-amasị gị were keputa akwụkwọ- ahụaja site na foto mara nma dị iche iche a kwunyere akwụnye, ma kesakwaara na mi sondha haindha.

✔ Sapụ kaị banye na chapta ọzọ

✔ Ọnodụ abalị maka ịgụ mgbe chi Jigoro (nkea dị nma nye anya gị)

✔ Pịa aka ka i kesaara ndị enyi gị amaokwu dị iche iche site na Wasap, Iimel, SMS wdgz.

✔ A haziri Apụ a ka o lụọ ọlụ n'igwe Android niile.

✔ E nweghi fọntụ ọzọ a ka ga-achọ ka i tinye (ọ na-egosi ederede gbara gharịị ọfụma)

✔ Ncherita ihu ọhụrụ nakwa ihe ngagharị e ji ese ihe.

✔ Fọntụ e nwere ike gbanwee nakwa ncherita ihu dị nfe.

Ndakọrịta: E mere Apụ a maka Android 10.0. Ma etu ọ dịna, ọ ka ga-arụnwụ ọrụ su Android 4.1 (Jelly Bean) nakwa nke ka.

Ọ bụrụ na i nwere alo mọkwanụ ajụjụ, detara anyị akwụkwọ site na lịnkị a: [https://tiny.one/GIW-EMAIL-IGB](https://tiny.one/GIW-EMAIL-IGB)

Ndị meputara Apụ a bụ ndị: La fede viene dall'udito.

Butuo Apụ Baịbụlụ ozuru-mba-ọnụ n'asụsụ ndị ọzọ dị iche site na Google Play Store è disponibile Global Bible App APK Store con FCBH.

Gụọ, Gee ma kirie Okwu Chineke n'ihe kariri asụsụ 1300 ma butuo Apụ Baịbụlụ dị iche iche n'efu site na https:/ /www.Bible.is

Testo

©1980, 1988, 2019, 2020 di Biblica, Inc.

“Biblica” bụ akara e ji mara ụlọ ọrụ a, nke edebanyere dịka iwu si kwado nʼụlọ ọrụ dị nʼobodo Stati Uniti, ebe a na-enye akara a na ikike maka azụm ahịa ndị Biblica, Inc. si.

"Biblica" è un marchio registrato presso l'Ufficio brevetti e marchi degli Stati Uniti da Biblica, Inc. Utilizzato con autorizzazione.‎

‎ Devi anche rendere disponibile il tuo lavoro derivato con la stessa licenza (CC BY-SA).

Se desideri informare Biblica, Inc. in merito alla tua traduzione di quest'opera, ti preghiamo di contattarci all'indirizzo https://open.bible/contact-us.

Audio

Audio: ℗ Copyright ℗ 2022 di Biblica, Inc. e Davar Partners International

%copyright-all:C02%

Novità nell'ultima versione 2.0

Last updated on Aug 21, 2023

Minor bug fixes and improvements. Install or update to the newest version to check it out!

Traduzione in caricamento...

Informazioni APP aggiuntive

Ultima versione

Richiedi aggiornamento Too N'amamihe 2.0

Caricata da

Muhammed Kasap

È necessario Android

Android 4.1+

Available on

Ottieni Too N'amamihe su Google Play

Mostra Altro

Too N'amamihe Screenshot

Commento Loading...
Lingua
Ricerca...
Iscriviti ad APKPure
Sii il primo ad accedere alla versione anticipata, alle notizie e alle guide dei migliori giochi e app Android.
No grazie
Iscrizione
Abbonato con successo!
Ora sei iscritto ad APKPure.
Iscriviti ad APKPure
Sii il primo ad accedere alla versione anticipata, alle notizie e alle guide dei migliori giochi e app Android.
No grazie
Iscrizione
Successo!
Ora sei iscritto alla nostra newsletter.